I. NDI-EZE 2:10-12
I. NDI-EZE 2:10-12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Emesịa, Devid sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ. E liri ya na obodo Devid. Ma ọ chịrị Izrel iri afọ anọ; ọ chịrị afọ asaa na Hebrọn, chịakwa iri afọ atọ na atọ na Jerusalem. Solomọn nọdụrụ nʼocheeze nna ya Devid dịka eze. Alaeze ya guzosiri ike nke ukwuu. Ọchịchị ya gakwara nke ọma.
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 2I. NDI-EZE 2:10-12 Bible Nso (IGBOB)
Devid we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, elìe ya n'obodo Devid. Ma ubọchi Devid bu eze Israel di ọgu arọ abua: arọ asa ka ọ bu eze na Hebron, orú arọ na iri na atọ ka ọ bu kwa eze na Jerusalem. Solomon we nọkwasi n'oche-eze Devid nna-ya: ewe me ka ala-eze-ya guzosie ike nke-uku.
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 2