Umu-ndikom Livai; Giashon, na Kohat, na Merari. Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel. Umu Amram kwa; Eron, na Moses, na Miriam. Umu-ndikom Eron kwa; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.
Gụọ I. IHE EMERE 6
Geere nke a ntị I. IHE EMERE 6
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. IHE EMERE 6:1-3
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị