Umu-ndikom Livai; Giashon, na Kohat, na Merari. Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel. Umu Amram kwa; Eron, na Moses, na Miriam. Umu-ndikom Eron kwa; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.
Livayị mụrụ ndị a: Geshọn, Kohat na Merari. Kohat mụrụ Amram, Izha, Hebrọn na Uziel. Amram mụrụ Erọn, Mosis na Miriam. Erọn mụrụ Nadab, Abihu, Elieza na Itama.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị