Ma ndia ka amuru nye ya nime Jerusalem: Shimea, na Shobab, na Netan, na Solomon, anọ, bú nke Bat-shua nwa-nwayi Amiel: na Ibha, na Elishama, na Elifelet; na Noga, na Nefeg, na Jafia; na Elishama, na Eliada, na Elifelet, iteghete. Ndia nile bu umu-ndikom Devid, nāgughi umu-ndikom ndi-iko-ya ndinyom; Tema bu nwa-nne-ha nwayi.
Gụọ I. IHE EMERE 3
Geere nke a ntị I. IHE EMERE 3
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. IHE EMERE 3:5-9
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị