I. IHE EMERE 3:5-9
I. IHE EMERE 3:5-9 Bible Nso (IGBOB)
Ma ndia ka amuru nye ya nime Jerusalem: Shimea, na Shobab, na Netan, na Solomon, anọ, bú nke Bat-shua nwa-nwayi Amiel: na Ibha, na Elishama, na Elifelet; na Noga, na Nefeg, na Jafia; na Elishama, na Eliada, na Elifelet, iteghete. Ndia nile bu umu-ndikom Devid, nāgughi umu-ndikom ndi-iko-ya ndinyom; Tema bu nwa-nne-ha nwayi.
I. IHE EMERE 3:5-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan na Solomọn. Mmadụ anọ ndị a bụ ndị Batsheba nwa nwanyị Amiel mụrụ. Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua, Elifelet, Noga, Nefeg, Jafia, Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.