Devid we kuru ndinyom ọzọ nime Jerusalem: Devid we mua umu-ndikom na umu-ndinyom ọzọ. Ndia bu kwa aha umu o nwere na Jerusalem; Shamua, na Shobab, na Netan, na Solomon; na Ibha, na Elishua, na Elpelet; na Noga, na Nefeg, na Jafia; na Elishama, na Beeliada, na Elifelet.
Gụọ I. IHE EMERE 14
Geere nke a ntị I. IHE EMERE 14
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. IHE EMERE 14:3-7
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị