I. IHE EMERE 14:3-7
I. IHE EMERE 14:3-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Devid lụrụ ndị inyom ọzọ mgbe o jere biri na Jerusalem. Nke a mere ka ọ mụọ ọtụtụ ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị. Ndị a bụkwa aha ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ: Shamua, Shobab, Netan, Solomọn, Ibha, Elishua, Elpelet, Noga, Nefeg, Jafia, Elishama, Beeliada na Elifelet.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 14I. IHE EMERE 14:3-7 Bible Nso (IGBOB)
Devid we kuru ndinyom ọzọ nime Jerusalem: Devid we mua umu-ndikom na umu-ndinyom ọzọ. Ndia bu kwa aha umu o nwere na Jerusalem; Shamua, na Shobab, na Netan, na Solomon; na Ibha, na Elishua, na Elpelet; na Noga, na Nefeg, na Jafia; na Elishama, na Beeliada, na Elifelet.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 14