Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Abụ nke Abụ Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ a kọrọ akụkọ gbasara ịhụnanya nke dị nʼetiti Solomọn na nwanyị onye Shulam. Ọ kọwara ihe bụ ọnọdụ a na-ahụ nʼetiti nwoke na nwanyị hụrụ onwe ha nʼanya; dị ka ụdị okwu dị iche iche ha na-agwarịta onwe ha, na ụdị ọṅụ na-eju ha obi mgbe ọbụla ha nọdụkọrọ nʼotu ebe, na ụdị agụ na-agụ ha ịhụ onye ha hụrụ nʼanya anya.
Usoro e si dee ya:
Agụụ ọ gụrụ nwanyị Shulam ịhụ Solomọn anya 1–2
Nwanyị Shulam na ndị inyom Jerusalem 3
Mbata Solomọn batara 4–6
Nnọkọ Solomọn na nwanyị ọ hụrụ nʼanya 7–8

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye