Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ndị Rom Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Pọl degaara nzukọ Kraịst nọ na Rom akwụkwọ a iji kọwaa Oziọma Kraịst. Nʼakwụkwọ a, anyị ga-achọpụta otu onye mmehie ga-esi bụrụ onye Chineke ga-anabata, chọpụtakwa otu onye Chineke nabatara, ma zọpụtakwa, ga-esi jezie ije dị ka Chineke chọrọ. A kọwaara anyị ihe ijikọta Kraịst na mmadụ ọnụ nʼotu pụtara, kọwaakwa uru dịrị ndụ nke ime mmụọ anyị, bụ nke ụdị njikọta a bara. A kọwara ihe butere ọdịda nke ụmụ Izrel na olileanya dịịrị ha maka nzọpụta Chineke nʼoge dị nʼihu.
Usoro e si dee ya:
Nkọwa nke mmalite 1:1-17
Mmehie na nzọpụta na-adị site nʼokwukwe 1:18–5:21
Mmeri na-adị site nʼike Kraịst 6–8
Nzube Chineke maka ndị Juu 9–11
Ijezi ije dị ka onye nke Kraịst 12:1–15:13
Okwu ikpeazụ 15:14–16:27

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Ndị Rom Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye