Toonu ONYENWE ANYị, nʼihi na o gere ntị nʼarịrịọ m rịọrọ ya ka o meere m ebere. ONYENWE ANYị bụ ike m na ọta m; ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka. Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ, aga m ejikwa abụ m na-eto ya. ONYENWE ANYị bụ ike nke ndị ya, ebe mgbaba e wusiri ike nke nzọpụta dịịrị onye ya etere mmanụ. Zọpụta ndị gị, gọzikwaa ihe nketa gị; buuru ha onye ọzụzụ atụrụ, na-ekukwa ha ruo mgbe ebighị ebi.
Gụọ Abụ Ọma 28
Geere nke a ntị Abụ Ọma 28
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 28:6-9
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo