Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ndị Filipai Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Pọl dere akwụkwọ a nʼoge e tinyere ya nʼụlọ mkpọrọ na Rom nʼihi ikwusa oziọma. O dere ya maka ikele nzukọ Kraịst dị na Filipai ekele nʼihi onyinye ha ziteere ya. Ọ kọọrọ ha ihe bụ ọnọdụ ya nʼụlọ mkpọrọ ahụ, ma gwa ha na ndụ onye Kraịst bụ ndụ zuruoke, nke kwesiri iwetara onye Kraịst ọnụ nʼime obi ya mgbe niile. O dere gwa ha na onye Kraịst ọbụla kwesiri ibi ndụ udo, ndụ ịkpazi agwa, ndụ ịdị ike nʼime mmụọ, ndụ obi umeala, ndụ ịṅụrị ọṅụ nʼọnọdụ ọbụla. O ji ndụ umeala nʼobi Kraịst maara ha atụ ka ha si otu a bie ndụ nke ha.
Usoro e si dee ya:
Ọnọdụ Pọl na Rom 1
Ndụ umeala nʼobi Kraịst 2
Ibi ndụ dị ka onye Kraịst 3
Udo si nʼebe Chineke nọ abịa 4

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Ndị Filipai Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye