Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Nehum Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ Nehum bụ ebe e depụtara amụma Nehum buru megide Ninive, isi obodo ndị Asịrịa. Ndị agha Asịrịa lara Sameria nʼiyi, ma e sitekwara na nganga ha na enweghị obi ebere ha laa onwe ha nʼiyi. Nehum kọwara ihe mere e ji laa Ninive nʼiyi. Ọ bụ nʼihi mmehie ikpere arụsị ha, na mmehie enweghị obi ebere, na nke igbu mmadụ, na nke ịgbaso mmụọ ọjọọ, na nke ekpeghị ikpe ziri ezi, na mmehie aghụghọ, ụgha, na nke ekwesighị ntụkwasị obi ha.
Usoro e si dee ya:
Ịta ahụhụ nke mmehie 1
Mmebi obodo Ninive 2
Mmehie Ninive 3

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Nehum Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye