Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Mak Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Mgbe Jisọs na-ejegharị na-ekwusa oziọma alaeze Chineke, Mak bụ nwokorobịa. Mgbe o topụtatụrụ ọ malitere iso Pita onye bụ otu nʼime ndị ikom iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ Kraịst. O sokwara Pita kwusaa oziọma. Nʼikpeazụ, o dere akwụkwọ a. Ma ihe o dere nʼebe a bụ ihe ọ nụtara site nʼọnụ Pita. Nʼakwụkwọ oziọma a Mak gosiri Kraịst dị ka oje ozi dị ike Chineke zitere, onye mezuru uche Chineke, si otu a wetara ụmụ mmadụ nzọpụta.
Usoro e si dee ya:
Jọn omee baptizim na Jisọs 1:1-13
Ọrụ dị iche iche Jisọs rụrụ na Galili 1:14–9:50
Jisọs agaa Jerusalem 10–11
Jisọs na ndị nchụaja na ndị ozizi iwu 11–12
Amụma banyere oge dị nʼihu 13
Ọnwụ na mbilite nʼọnwụ 14–16

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Mak Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye