Ihe ọbụla bi nʼime mmiri nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa nʼahụ ha, bụ nke unu ga-asọ asọ. “ ‘Ndị a bụ nnụnụ ndị unu ga-asọ asọ, nke unu na-ekwesighị iri nʼihi na ha bụ ihe arụ a na-asọ oyi: ugo, udele na udele ojii, ndagbụ na ọgankwọ dị iche iche, ugolọma ọbụla dị iche iche, enyi nnụnụ, egbe abalị, nnụnụ oke osimiri na egbe dị iche iche, okwukwu nta, komorant na okwukwu ukwu, okwukwu nwere mpi, okwolo na udele
Gụọ Levitikọs 11
Geere nke a ntị Levitikọs 11
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Levitikọs 11:12-18
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị