Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Juel Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ Juel dọrọ ndị bi nʼọgbọ ya aka na ntị banyere ikpe ọmụma Chineke nke na-abịa. O ji nripịa nke igurube na-eripịa ahịhịa ndụ niile dị nʼubi maa atụ ihe ikpe ọmụma Chineke yiri. Dị ka igurube si ripịa ihe niile dị nʼala Juda, otu a ka ndị agha nke ndị iro ga-esi mebie ihe niile dị nʼala ahụ ma ọ bụrụ na ndị bi nʼime ya anọgide na mmehie ha. Ọ bụrụ na ndị Juda esite na mmehie ha chegharịa, Chineke ga-ekpoju ha ihe ọma niile aka. Nʼoge dị nʼihu kwa Chineke ga-awụkwasịkwa mmadụ niile Mmụọ Nsọ ya.
Usoro e si dee ya:
Ahụhụ nke igurube ga-eweta 1:1–2:17
Nkwa Chineke ịgọzi ndị ya 2:18-27
Ngọzị nke oge dị nʼihu 2:28–3:1
Ikpe ọmụma dịrị ndị iro Izrel 3:2-21

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Juel Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye