Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Jemis Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Jemis bụ nwanne Jisọs (Lee anya nʼakwụkwọ Mak 6:3). Ọ bụkwa onyendu nzukọ Kraịst dị na Jerusalem. Ọ bụ ndị Juu kweere na Kraịst ka o degaara akwụkwọ a. Ọ kọwara nʼakwụkwọ a na ndị kweere na Kraịst bụ ndị nwere amamihe na mmụọ ntachiobi. Ndị dị otu a kwesiri isite nʼọrụ ọma ha na-arụ na ndụ zuruoke ha na-ebi gosi na ha bụ ndị kweere na Kraịst nʼezie.
Usoro e si dee ya:
Ezi ndụ onye nwere okwukwe 1
Ngosi kwesiri ịpụta ihe 2:1-13
Okwukwe na ọrụ ọma 2:14-26
Okwukwe na okwu ọnụ mmadụ 3
Ibizi ndụ dị ka onye Kraịst 4
Ndị ọgaranya na akụnụba ha 5:1-6
Okwu mmechi 5:7-20

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Jemis Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye