Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Esta Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akụkọ dị nʼakwụkwọ a bụ akụkọ gbasara otu nwaagbọghọ onye Juu aha ya bụ Esta, onye e mere ka ọ ghọọ nwunye Ahasuerọs eze ndị Peshịa. Ọ bụ akụkọ gbasara otu Esta si zọpụta ndị Juu ibe ya mgbe otu nwoke aha ya bụ Heman, onye na-adụ eze ahụ ọdụ, chọrọ ka e gbuchapụ ndị Juu. E mesịrị kwụgbuo Heman nʼihi nzube ọjọọ ya, ma ndị Juu sitere nʼihe mere nʼoge a malite mmemme a na-akpọ Purim.
Usoro e si dee ya:
Esta aghọọ nwunye eze 1–2
Nzube ọjọọ Heman 3:1–4:3
Nzube Esta ịzọpụta ndị Juu 4:4–7:10
Nzọpụta ndị Juu na mmemme Purim 8:11–10:3

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Esta Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye