Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ekiliziastis Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Ihe e dere nʼakwụkwọ a na-egosi anyị na onye ọbụla kpebiri ibi ndụ nke ịgbakụta Chineke azụ adịghị enwe udo nʼobi ya. E gosiri anyị na inweju akụnụba, na amamihe, na ihe ndị ọzọ niile na-eweta obi ụtọ ezughị inye mmadụ udo nʼobi. Ọ bụ naanị mgbe mmadụ sitere nʼịgbaso ihe ndị a bịakwute Chineke ka ọ ga-enwe obi ụtọ juru eju. Ọrụ dịrị mmadụ, dị ka akwụkwọ a si kọwaa ya, bụ ịtụ egwu Chineke na idebe ihe niile o nyere nʼiwu.
Usoro e si dee ya:
Enweghị isi nke ndụ mmadụ na-adị 1:1-11
Ịdị ndụ abaghị uru 1:12–2:23
Ndọgbu nʼọrụ na mmegbu 2:24–4:12
Abaghị uru nke ihe dị iche iche 4:13–11:10
Nchịkọta okwu: Tụọ egwu Chineke, debe iwu ya 12

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Ekiliziastis Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye