Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

2 Pita Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Nke a bụ akwụkwọ ikpeazụ Pita dere tupu e gbuo ya nʼihi okwukwe ya nʼime Kraịst. Ọ gwara ndị o deere akwụkwọ a na oziọma Kraịst bụ eziokwu. Ọ dọrọ ndị ozizi ụgha aka na ntị, kọwaa na ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ bụ ihe si nʼuche Chineke pụta. O kwukwara okwu banyere ihe ga-eme mgbe ọgwụgwụ oge ruru, rịọsie ha arịrịọ ike sị ha too eto nʼamamihe na amara nke Chineke na-enye.
Usoro e si dee ya:
Ndụmọdụ banyere ito eto nʼime mmụọ 1
Ịdọ aka na ntị banyere ozizi ụgha 2
Ndụmọdụ banyere nlọghachi Kraịst 3

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

2 Pita Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye