2 Ihe E Mere 20:22
2 Ihe E Mere 20:22 BIU
Mgbe ndị Juda malitere ịbụ abụ na ito otuto, ONYENWE ANYị cheere ndị agha Amọn na nke ndị Moab, na ndị nke si nʼugwu Sia nʼụzọ, merie ha.