Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

1 Ihe E Mere Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ Ihe E Mere nke mbụ na nke abụọ bụ otu akwụkwọ. Ọ bụ akwụkwọ akụkọ, dị ka akwụkwọ Ndị Eze. Kama ihe dị iche bụ na ndị dere akwụkwọ Ihe E Mere bụ ndị nchụaja, ma ndị dere akwụkwọ Ndị Eze bụ ndị amụma. Ihe e ji bido akwụkwọ Ihe E Mere nke mbụ bụ usoro ọmụmụ dị iche iche, nke na-egosi usoro ọmụmụ ezinaụlọ Devid, na usoro ọmụmụ ezinaụlọ Livayị nna nna ndị nchụaja. Emesịa, a kọrọ akụkọ ọnwụ Sọl, kọọkwa akụkọ ọchịchị Devid. Ma nʼakụkọ ndị a, ihe e bu nʼuche kọọ ha bụ igosi ihe bụ ọnọdụ ife Chineke nʼoge ndị a. Ọ bụ akụkọ gbasara echichi eze e chiri Solomọn ka e ji mechie akwụkwọ a.
Usoro e si dee ya:
Usoro ọmụmụ 1–9
Ọnwụ Sọl 10
Ọchịchị Devid 11:1–23:23
Ụlọnsọ ukwu na ndị Livayị 23:24–27:34
Ọnọdụ Devid nʼoge ịbụ agadi ya 28–29

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

1 Ihe E Mere Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye