1
ABÙ NKE ABÙ 6:3
Bible Nso
Mu onwem bu nke onye ihe-ya nātọm utọ, onye ihe-ya nātọm utọ bu kwa nkem: Bú onye ahu nke nāzù ìgwè aturu-ya n'etiti urodi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ NKE ABÙ 6:3
2
ABÙ NKE ABÙ 6:10
Ònye bu nwanyi a nke nēlepu anya dika ututu, Nke mara nma dika ọnwa, Nēnwu ka anyanwu, Onye anātu ujo dika usu-ndi-agha chi ọkọlọtọ?
Nyochaa ABÙ NKE ABÙ 6:10
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị