1
ABÙ NKE ABÙ 5:16
Bible Nso
Okpu-ọnu-ya tọkarisiri utọ: e, aru-ya nile bu ihe anāchọsi ike. Nka bu onye ihe-ya nātọm utọ, nka bu kwa eyìm, Unu umu-ndinyom Jerusalem.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ NKE ABÙ 5:16
2
ABÙ NKE ABÙ 5:10
Onye ihe-ya nātọm utọ di ọcha nācha kwa uhie uhie, Onye emeworo ka ọ di elu dika ọkọlọtọ kari orú nnù na nnù ise.
Nyochaa ABÙ NKE ABÙ 5:10
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị