1
ABÙ ỌMA 72:18
Bible Nso
Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú Chineke, bu, bú Chineke nke Israel, Onye nání Ya nālu oké ọlu di iche iche
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 72:18
2
ABÙ ỌMA 72:19
Ihe agọziri agọzi ka aha nsọpuru Ya bu kwa rue mb͕e ebighi-ebi; Ka uwa nile juputa kwa na nsọpuru-Ya. Amen, na Amen.
Nyochaa ABÙ ỌMA 72:19
3
ABÙ ỌMA 72:12
N'ihi na ọ gānaputa ob͕eye mb͕e o nētiku ya; Ọ gānaputa kwa onye ewedara n'ala mb͕e ọ dighi onye nēyere ya aka.
Nyochaa ABÙ ỌMA 72:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị