1
ABÙ ỌMA 7:17
Bible Nso
M'gēkele Jehova dika ezi omume-Ya si di: M'gābùku kwa aha Jehova, bu Onye kachasi ihe nile elu, abù ọma.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 7:17
2
ABÙ ỌMA 7:10
Ọtam dikwasi na Chineke, Bú Onye nāzọputa ndi obi-ha ziri ezi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 7:10
3
ABÙ ỌMA 7:11
Chineke bu onye-ikpe nēme ezi omume, Ọ bu kwa Chineke nke nēwe iwe kwa-ubọchi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 7:11
4
ABÙ ỌMA 7:9
Biko, kwe ka ihe ọjọ nke ndi nēmebi iwu gwusia, ma me ka onye ezi omume guzosie ike: N'ihi na onye nānwa obi nile na akuru nile ka Chineke, bú Onye ezi omume, bu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 7:9
5
ABÙ ỌMA 7:1
Jehova, bú Chinekem, na Gi ka m'b͕abàworo: Zọputam n'aka ndi nile nēsob͕um, naputakwam n'aka-ha
Nyochaa ABÙ ỌMA 7:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị