1
ABÙ ỌMA 6:9
Bible Nso
Jehova anuwo arirọ-amaram; Jehova gānara ekperem.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 6:9
2
ABÙ ỌMA 6:2
Merem amara, Jehova; n'ihi na onye taworo aru ka m'bu: Mem ka m'diri ndu, Jehova; n'ihi na ọkpukpum nile nāma jijiji.
Nyochaa ABÙ ỌMA 6:2
3
ABÙ ỌMA 6:8
Si n'ebe m'nọ wezuga onwe-unu, unu nile ndi nālu ajọ ihe; N'ihi na Jehova anuwo olu ákwám.
Nyochaa ABÙ ỌMA 6:8
4
ABÙ ỌMA 6:4
Lata, Jehova, dọputa nkpuru-obim: Zọputam n'ihi ebere-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 6:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị