1
ABÙ ỌMA 140:13
Bible Nso
N'ezie ndi ezi omume gēkele aha-Gi: Ndi ziri ezi gēbi n'iru Gi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 140:13
2
ABÙ ỌMA 140:1-2
Jehova, dọputam n'aka madu ọjọ; Chebem ka m'ghara ida n'aka nwoke nēme ihe-ike di iche iche: Ndi chèworo ihe ọjọ di iche iche n'obi-ha; Ubọchi nile ọ bula ka ha nēzukọ ibu agha di iche iche.
Nyochaa ABÙ ỌMA 140:1-2
3
ABÙ ỌMA 140:12
Amawom na Jehova gēmezi okwu-ikpe onye ewedara n'ala, Na ikpé ziri ezi nke ndi-ob͕eye.
Nyochaa ABÙ ỌMA 140:12
4
ABÙ ỌMA 140:4
Debem, Jehova, ka m'ghara ida n'aka onye nēmebi iwu; Chebem, ka m'ghara ida n'aka nwoke nēme ihe-ike: Bú ndi chèworo inuda nzọ-ukwum nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 140:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị