1
ABÙ ỌMA 138:7
Bible Nso
Ọ buru na ejeghariam n'etiti ahuhu, I gēme ka m'di ndu; I gēseti aka-Gi imegide iwe ndi-irom, Aka-nri-Gi gāzọputakwam.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 138:7
2
ABÙ ỌMA 138:3
N'ubọchi m'kpọkuru Gi ka I zaram, I nēji ike di na nkpuru-obim kpaliem.
Nyochaa ABÙ ỌMA 138:3
3
ABÙ ỌMA 138:1
M'gēji obim nile kele Gi: N'iru chi nile ka m'agābùku Gi abù ọma.
Nyochaa ABÙ ỌMA 138:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị