1
ABÙ ỌMA 11:7
Bible Nso
N'ihi na onye ezi omume ka Jehova bu; ezi omume ka Ọ huru n'anya: Ndi ziri ezi gāhu iru-ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 11:7
2
ABÙ ỌMA 11:4
Jehova nọ n'ulo uku Ya di nsọ, Jehova, n'elu-igwe ka oche-eze-Ya di; Anya-Ya nāhu, mbubere-anya-Ya nānwa, umu madu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 11:4
3
ABÙ ỌMA 11:5
Jehova n'anwa onye ezi omume: Ma onye nēmebi iwu na onye nāhu ihe-ike n'anya ka nkpuru-obi-Ya nākpọ asì.
Nyochaa ABÙ ỌMA 11:5
4
ABÙ ỌMA 11:3
N'ihi na anākwada ide nile; Gini ka onye ezi omume meworo?
Nyochaa ABÙ ỌMA 11:3
5
ABÙ ỌMA 11:1
Na Jehova ka m'b͕abàworo: Ùnu si aṅa si nkpuru-obim, Felaganu n'ugwu-unu dika nnunu?
Nyochaa ABÙ ỌMA 11:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị