1
ABÙ ỌMA 10:17-18
Bible Nso
I nuwo ihe ndi di ume-ala n'obi nāchọsi ike, Jehova: I nēdozi obi-ha, I nēme ka nti-Gi ge: Ikpe nwa-nb͕ei na onye anāzọpia azọpia ikpe, Ka madu nke sitere n'uwa we ghara ime ka madu ma kwa jijiji ọzọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 10:17-18
2
ABÙ ỌMA 10:14
I huwo ya; n'ihi na Gi onwe-gi nēlegide nmeb͕u na nkpasu-iwe, itiye ya n'aka-Gi: N'aka-Gi ka onye nāhuju anya nārapu onwe-ya; Onye nēyere nwa-nb͕ei aka ka I buworo.
Nyochaa ABÙ ỌMA 10:14
3
ABÙ ỌMA 10:1
Jehova, n'ìhi gini ka I nēguzo nēbe di anya? N'ìhi gini ka I nēzobe Onwe-gi na mb͕e nile nke nkpà?
Nyochaa ABÙ ỌMA 10:1
4
ABÙ ỌMA 10:12
Bilie, Jehova; Chineke, welie aka-Gi elu: Echezọla ndi ewedara n'ala.
Nyochaa ABÙ ỌMA 10:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị