1
ABÙ ỌMA 104:34
Bible Nso
Ka ntughari-uchem tọ Ya utọ: Mu onwem gāṅuri ọṅu nime Jehova.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 104:34
2
ABÙ ỌMA 104:33
M'gābùku Jehova abù n'ogologo ndum nile: M'gābùku Chinekem abù ọma mb͕e m'nọ nādi ndu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 104:33
3
ABÙ ỌMA 104:1
Gọzie Jehova, nkpuru-obim. Jehova, Chinekem I di uku nke-uku; Ebube na ima-nma ka I yiriworo dika uwe.
Nyochaa ABÙ ỌMA 104:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị