1
ỌNU-ỌGUGU 13:30
Bible Nso
Keleb we me ka ndi Israel b͕a nkiti n'ebe Moses nọ, ọ si, Ka ayi rigo nọ, nweta ya; n'ihi na ayi puru ime ya nke-ọma.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:30
2
ỌNU-ỌGUGU 13:33
N'ebe ahu ka ayi hu-kwa-ra ndi-Nefilim, bú umu Anak, ndi sitere na ndi-Nefilim: ayi we di n'anya onwe-ayi dika ogugu, ọ bu kwa otú a ka ayi di n'anya-ha.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:33
3
ỌNU-ỌGUGU 13:31
Ma ndikom ahu ndi soro ya rigo siri, Ayi apughi irigo imegide ndi ahu, n'ihi na ndi di ike ka ha bu kari ayi.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:31
4
ỌNU-ỌGUGU 13:32
Ha we me ka akukọ ọjọ putara umu Israel bayere ala ahu nke ha ledoro, si, Ala ahu, nke ayi gabigaworo nime ya iledo ya, ala nke nēripia ndi bi ya ka ọ bu; ọzọ ndi nile ayi huru n'etiti ya bú ndikom toro ogologo.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:32
5
ỌNU-ỌGUGU 13:27
Ha we kọrọ ya akukọ, si Ayi bara n'ala ahu ebe i zigara ayi, ọzọ kwa, ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya ka ọ bu; nka bu kwa nkpuru-ya.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:27
6
ỌNU-ỌGUGU 13:28
Otú ọ di, ndi bi n'ala ahu di ike, ewusi-kwa-ra obodo nile ha ike, ha di kwa uku ri nne: ọzọ kwa, umu Anak ka ayi huru n'ebe ahu.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:28
7
ỌNU-ỌGUGU 13:29
Amalek bi n'ala Negeb; ndi Het na ndi Jebus na ndi-Amorait bi n'ugwu: ndi Kenean bi n'usọ oké osimiri, na n'akuku Jọdan.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:29
8
ỌNU-ỌGUGU 13:26
Ha we je biakute Moses, biakute kwa Eron, biakute kwa nzukọ nile nke umu Israel, rue ọzara Peran, rue Kedesh; we weghachiri ha na nzukọ Israel nile okwu, me kwa ka ha hu nkpuru ala ahu.
Nyochaa ỌNU-ỌGUGU 13:26
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị