1
JOSHUA 23:14
Bible Nso
Ma, le, mu onwem nēje n'uzọ uwa nile ta: ma unu amawo n'obi-unu nile na nime nkpuru-obi-unu nile, na ọ dighi otù ihe dapuru n'ezi ihe nile nke Jehova, bú Chineke-unu, kwuru bayere unu; ha nile emeworo unu, ọ dighi otù ihe dapuru nime ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa JOSHUA 23:14
2
JOSHUA 23:11
Lezi-kwa-nu onwe-unu anya nke-ọma, ihu Jehova, bú Chineke-unu, n'anya.
Nyochaa JOSHUA 23:11
3
JOSHUA 23:10
Otù nwoke nime unu nāchu nnù ndikom abua na ọgu iri: n'ihi na Jehova, bú Chineke-unu, Ya onwe-ya bu onye nāluru unu ọ̀gù, dika Ọ gwara unu okwu.
Nyochaa JOSHUA 23:10
4
JOSHUA 23:8
kama Jehova, bú Chineke-unu, ka unu gārapara n'aru, dika unu meworo rue ta.
Nyochaa JOSHUA 23:8
5
JOSHUA 23:6
Di-kwa-nu ike nke-uku idebe na ime ihe nile edeworo n'akwukwọ iwu Moses, ka unu ghara isi nime ya wezuga onwe-unu n'aka-nri ma-ọbu n'aka-ekpe
Nyochaa JOSHUA 23:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị