JOSHUA 23:14
JOSHUA 23:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Mgbe na-adịghị anya, mụ onwe m ga-agbaso ụzọ ahụ ndị niile bi nʼụwa na-aghaghị ịgbaso. Unu niile maara nʼime obi unu na nʼime mkpụrụobi unu na o nweghị otu nʼime nkwa ọma ONYENWE ANYị Chineke unu kwere nye unu nke na-emezughị. E mezuola nkwa ndị a niile; o nweghị nke ọbụla a na-emezughị.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 23