1
II. NDI TESALỌNAIKA 3:3
Bible Nso
Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa II. NDI TESALỌNAIKA 3:3
2
II. NDI TESALỌNAIKA 3:5
Ma Onye-nwe-ayi duzie obi-unu bà n'ihunanya nke Chineke, bà kwa na ntachi-obi nke Kraist-ayi.
Nyochaa II. NDI TESALỌNAIKA 3:5
3
II. NDI TESALỌNAIKA 3:6
Ma ayi nēnye unu iwu, umu-nna-ayi, n'aha nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, ka unu nēze nwa-nna ọ bula nādighi-agazi ije, ọ dighi-eje kwa dika ozizí ahu enyere n'aka-ha idebe nke ha natara n'aka-ayi.
Nyochaa II. NDI TESALỌNAIKA 3:6
4
II. NDI TESALỌNAIKA 3:2
ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe.
Nyochaa II. NDI TESALỌNAIKA 3:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị