1
I. NDI-EZE 4:29
Bible Nso
Chineke nye-kwa-ra Solomon amam-ihe na nghọta riri nne nke-uku, na obi sara mbara, dika ájá nke di n'usọ oké osimiri.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa I. NDI-EZE 4:29
2
I. NDI-EZE 4:34
Ha we si na ndi nile bia inu amam-ihe Solomon, si n'eze nile nke uwa, bú ndi nuru amam-ihe-ya.
Nyochaa I. NDI-EZE 4:34
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị