1
Abụ Ọma 80:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kpọghachi anyị azụ, O ONYENWE ANYị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike zọpụta anyị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 80:19
2
Abụ Ọma 80:3
O Chineke, kpọghachi anyị azụ, mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike ịzọpụta anyị.
Nyochaa Abụ Ọma 80:3
3
Abụ Ọma 80:18
Mgbe ahụ, anyị agaghị esikwa nʼebe ị nọ laghachi azụ; tutee anyị, anyị ga-akpọkukwa aha gị.
Nyochaa Abụ Ọma 80:18
4
Abụ Ọma 80:7
O Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile, kpọghachi anyị azụ, mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike ịzọpụta anyị.
Nyochaa Abụ Ọma 80:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị