1
Abụ Ọma 72:18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Otuto dịrị ONYENWE ANYị Chineke, Chineke nke Izrel, onye naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 72:18
2
Abụ Ọma 72:19
Otuto dịrị aha ya dị ebube ruo ebighị ebi; ka ụwa niile jupụta nʼebube ya. Amen na Amen.
Nyochaa Abụ Ọma 72:19
3
Abụ Ọma 72:12
Nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nọ na mkpa mgbe ha kpọkuru ya. Ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye na-enweghị onye ga-enyere ha aka.
Nyochaa Abụ Ọma 72:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị