1
Abụ Ọma 3:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma gị, ONYENWE ANYị bụ ọta na-ekpuchi m; I na-ebuli isi m elu na-eme ka m bụrụ onye nwere nsọpụrụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 3:3
2
Abụ Ọma 3:4-5
Etikuru m ONYENWE ANYị mkpu akwa, ọ nụkwara olu m, sitekwa nʼugwu nsọ ya za m. Sela Edinara m ala, hie ụra, ma bilikwa nʼụtụtụ nʼudo, nʼihi na ONYENWE ANYị na-eche m nche.
Nyochaa Abụ Ọma 3:4-5
3
Abụ Ọma 3:8
Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe ONYENWE ANYị nọ na-abịa. Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile. Sela
Nyochaa Abụ Ọma 3:8
4
Abụ Ọma 3:6
A sịkwa na iri puku kwụrụ puku ndị iro agbaa m gburugburu, agaghị m atụ egwu ọbụla.
Nyochaa Abụ Ọma 3:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị