1
Abụ Ọma 150:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka ihe niile na-eku ume too ONYENWE ANYị. Toonu ONYENWE ANYị.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 150:6
2
Abụ Ọma 150:1
Toonu ONYENWE ANYị. Toonu Chineke nʼime ụlọnsọ ya. Toonu ya, na mbara igwe nke ike ya.
Nyochaa Abụ Ọma 150:1
3
Abụ Ọma 150:2
Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya. Toonu ya, nʼihi ịdị ukwuu ya nke kachasị ịdị ukwuu niile.
Nyochaa Abụ Ọma 150:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị