1
Abụ Ọma 148:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka ha niile too aha ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ bụ naanị aha ya ka e buliri elu; ebube ya dị ukwuu karịa eluigwe na ụwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 148:13
2
Abụ Ọma 148:5
Ka ha niile too aha ONYENWE ANYị, nʼihi na ha niile malitere ịdị site nʼokwu ọnụ ya.
Nyochaa Abụ Ọma 148:5
3
Abụ Ọma 148:1
Toonu ONYENWE ANYị. Toonu ONYENWE ANYị site nʼeluigwe, toonu ya nʼebe niile kachasị elu.
Nyochaa Abụ Ọma 148:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị