1
Abụ Ọma 147:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa na-ekechikọtakwa ebe niile ha merụrụ ahụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 147:3
2
Abụ Ọma 147:11
ONYENWE ANYị na-enwe mmasị nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ, ndị olileanya ha dị na ịhụnanya ya nke na-adịghị agharịpụ.
Nyochaa Abụ Ọma 147:11
3
Abụ Ọma 147:5
Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu; nghọta ya enweghị nsọtụ.
Nyochaa Abụ Ọma 147:5
4
Abụ Ọma 147:4
Ọ bụ ya na-ekpebi ọnụọgụgụ kpakpando niile na-akpọkwa ha nʼotu na otu.
Nyochaa Abụ Ọma 147:4
5
Abụ Ọma 147:6
ONYENWE ANYị na-agba ndị dị umeala nʼobi ume ma ọ na-atụda ndị ajọ omume nʼala.
Nyochaa Abụ Ọma 147:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị