1
Abụ Ọma 145:18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị na-anọ nso ndị niile na-akpọku ya, bụ ndị niile na-akpọku ya nʼeziokwu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 145:18
2
Abụ Ọma 145:8
ONYENWE ANYị na-eme amara nweekwa obi ọmịiko, ọ dịghị ewe iwe ọsịịsọ, ọ bara ụba nʼịhụnanya.
Nyochaa Abụ Ọma 145:8
3
Abụ Ọma 145:9
ONYENWE ANYị dị mma nʼebe mmadụ niile dị; o nwere ọmịiko nʼebe ihe niile o kere eke dị.
Nyochaa Abụ Ọma 145:9
4
Abụ Ọma 145:3
ONYENWE ANYị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto; ịdị ukwuu ya karịrị ihe onye ọbụla pụrụ ịghọta.
Nyochaa Abụ Ọma 145:3
5
Abụ Ọma 145:13
Alaeze gị bụ alaeze na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ọchịchị gị na-adịgidekwa site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. ONYENWE ANYị na-emezu nkwa ya niile na-ahụkwa ihe niile o kere eke nʼanya.
Nyochaa Abụ Ọma 145:13
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị