1
Abụ Ọma 144:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Otuto dịrị ONYENWE ANYị, onye bụ oke nkume m, onye na-ezi aka m abụọ ibu agha, na mkpịsịaka m ịlụ ọgụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 144:1
2
Abụ Ọma 144:15
Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị ihe ndị a dịịrị; ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị Chineke bụ ONYENWE ANYị ha.
Nyochaa Abụ Ọma 144:15
3
Abụ Ọma 144:2
Ọ bụ Chineke m, onye jupụtara nʼịhụnanya, bụrụkwa ebe mgbaba m e wusiri ike, ebe m e wusiri ike na onye mgbapụta m, ọ bụ ọta m, onye m na-agbaba nʼime ya, onye ji aka ike mee ka ndị dị iche iche nọdụ nʼokpuru m.
Nyochaa Abụ Ọma 144:2
4
Abụ Ọma 144:3
O ONYENWE ANYị, gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche echiche banyere ya, gịnị ka nwa nke mmadụ bụ ihe banyere ya ji na-emetụ gị nʼobi?
Nyochaa Abụ Ọma 144:3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị