1
Abụ Ọma 142:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ana m etiku gị mkpu akwa, o ONYENWE ANYị, na-asị, “Gị bụ ebe mgbaba m, oke m nʼala ndị dị ndụ.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 142:5
2
Abụ Ọma 142:7
Mee ka m nwere onwe m site nʼụlọ mkpọrọ, ka m nwee ike too aha gị. Mgbe ahụ ndị ezi omume ga-agba m gburugburu nʼihi ịdị mma gị nʼebe m nọ.
Nyochaa Abụ Ọma 142:7
3
Abụ Ọma 142:3
Mgbe mmụọ m dara mba nʼime m, ọ bụ gị maara ụzọ m. Nʼụzọ ebe m na-esi aga ka ndị mmadụ siiri m ọnya.
Nyochaa Abụ Ọma 142:3
4
Abụ Ọma 142:1
Etikuru m ONYENWE ANYị mkpu akwa; ewelitara m olu m rịọ ONYENWE ANYị ka o meere m ebere.
Nyochaa Abụ Ọma 142:1
5
Abụ Ọma 142:6
Gee ntị na mkpu akwa m, nʼihi na anọ m nʼọnọdụ ihe isiike; gbapụta m site nʼaka ndị na-achụ m ọsọ, nʼihi na ha siri ike karịa m.
Nyochaa Abụ Ọma 142:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị