1
Abụ Ọma 141:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nyere m aka ka m mechie ọnụ m, o ONYENWE ANYị; na-echekwa egbugbere ọnụ m nche.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 141:3
2
Abụ Ọma 141:4
Ekwela ka obi m nwee mmasị nʼihe ọjọọ, isonye ndị na-eme ihe ọjọọ rụọ ọrụ ajọ omume niile dị iche iche; ekwela ka m soro ha rikọọ ihe ụtọ ha niile.
Nyochaa Abụ Ọma 141:4
3
Abụ Ọma 141:1-2
O ONYENWE ANYị, ana m akpọku gị; bịakwute m ọsịịsọ. Nụrụ olu m mgbe m na-akpọku gị. Ka ekpere m bịa nʼihu gị dịka ihe na-esi isi ụtọ; ka nchili elu nke m chịlịri aka m abụọ dịrị ka aja a na-achụ nʼanyasị.
Nyochaa Abụ Ọma 141:1-2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị