1
Abụ Ọma 136:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Keleenụ ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ dị mma. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 136:1
2
Abụ Ọma 136:26
Keleenụ Chineke nke eluigwe ekele. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 136:26
3
Abụ Ọma 136:2
Keleenụ Chineke kachasị chi niile elu. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 136:2
4
Abụ Ọma 136:3
Keleenụ Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 136:3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị