1
Abụ Ọma 135:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị na-eme ihe ọbụla masịrị ya nʼeluigwe na elu ụwa na nʼoke osimiri na nʼime ogbu mmiri niile.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 135:6
2
Abụ Ọma 135:3
Toonu ONYENWE ANYị, nʼihi na ONYENWE ANYị dị mma; bụkuo aha ya abụ otuto, nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi.
Nyochaa Abụ Ọma 135:3
3
Abụ Ọma 135:13
O ONYENWE ANYị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi a maara aha gị ruo ọgbọ niile.
Nyochaa Abụ Ọma 135:13
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị