1
Ilu 23:24
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ. Ọ bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 23:24
2
Ilu 23:4
Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya, atụkwasịla obi na nghọta gị.
Nyochaa Ilu 23:4
3
Ilu 23:18
nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị. Olileanya dị ukwuu dịrị gị.
Nyochaa Ilu 23:18
4
Ilu 23:17
Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo, kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu ONYENWE ANYị mgbe niile
Nyochaa Ilu 23:17
5
Ilu 23:13
Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị. Ha agaghị anwụ nʼihi na ị tiri ha ihe.
Nyochaa Ilu 23:13
6
Ilu 23:12
Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị; gekwaa ntị nụrụ okwu ihe ọmụma niile.
Nyochaa Ilu 23:12
7
Ilu 23:5
Nʼihi na akụ nwere ike ifu nʼotu ntabi anya dịka a ga-asị na ha nwere nku dịka nnụnụ ugo.
Nyochaa Ilu 23:5
8
Ilu 23:22
Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị, akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị.
Nyochaa Ilu 23:22
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị