1
Ọnụọgụgụ 12:8
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼebe ọ nọ, ana m agwa ya okwu ihu na ihu nʼụzọ doro anya, ọ bụghị site nʼilu, ọ na-ahụkwa ụdịdị ONYENWE ANYị. Gịnị mere ụjọ atụghị unu ikwu okwu megide ohu m Mosis?”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọnụọgụgụ 12:8
2
Ọnụọgụgụ 12:3
(Ma nwoke ahụ bụ Mosis dị umeala nʼobi nke ukwuu karịa onye ọbụla nọ nʼelu ala.)
Nyochaa Ọnụọgụgụ 12:3
3
Ọnụọgụgụ 12:6
ONYENWE ANYị gwara ha sị, “Geenụ ntị nʼokwu m ndị a: “Mgbe onye amụma nọ nʼetiti unu, Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị na-egosi ya onwe m site nʼọhụ. Ana m agwa ya okwu site na nrọ.
Nyochaa Ọnụọgụgụ 12:6
4
Ọnụọgụgụ 12:7
Ma nʼebe ohu m Mosis nọ, o sighị otu a dịrị, ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi nʼụlọ m niile.
Nyochaa Ọnụọgụgụ 12:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị